Tolu' A. Akinyemi

Tolu A. Akinyemi bụ onye edemede Naijiria na-enweta ọtụtụ ihe nrite na onye na-ede uri nke a maara nke ọma maka nchịkọta uri ya, “Agụ Ọnwụla Adịghị Aku Ọsị.”
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Akinyemi Tolulope Adeola Akinyemi na Ado-Ekiti. O nwere akara ugo mmụta na Economics na Mahadum Ekiti State na nzere masta na Ịgụ Ọrụ Ego na Nlekọta Aku na Uba.
na Mahadim Hertfordshire, Hatfield, UK.[4]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Akinyemi si Naijiria kwaga UK na 2010 ma bipụta akwụkwọ iri abụọ na otu kemgbe ahụ.[5][6][7][8] O weputara akwukwo uri izizi ya, Don't Roar, n'afọ 2017.[9]
Akinyemi wepụtara Nkịta nwụrụ anwụ adịghị gba ọkpọ.”
, akwụkwọ uri ya nke abụọ na akwụkwọ nke atọ na 2018. [10] Pusi nwụrụ anwụ adịghị
Meow sochiri ya, nke a tọhapụrụ n'ọnwa Eprel 2019 ma gosipụta njem akwụkwọ ọtụtụ mba na UK na Naịjirịa.[11]
E wepụtara akwụkwọ Akinyemi ma na mbipụta ma n'ịntanetị. A na-enyocha uri ya dị ka "abụ uri nke elu" site na akwụkwọ akụkọ nke Ọmụmụ Asụsụ Bekee n’Africa..[12]
A na-eji nchịkọta uri Tolu,“Onye ọ bụla ewereghị onwe ya n’uche ọzọ mee ihe dị ka ihe nkuzi iji soro ụmụ akwụkwọ ahụike na-akparịta ụka banyere ahụike uche na ọdịmma na Mahadum Benin / Ụlọ Ọgwụ Ozizi, Edo-State, Nigeria.[13]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Moyosore, Faith Agboola. "Great blend of themes". The Nation. Retrieved 6 June 2020.
- ↑ Adebayo, Bukola. "Akinyemi out with Dead Lions Don't Roar". The Punch NG. Retrieved 6 June 2020.
- ↑ Literary, Review. "Grab Your Chance Now". The Sun: Voice of the Nation. Retrieved 6 June 2020.
- ↑ Okolo, Edwin. "With "Dead Lions Don't Roar", Tolu Akinyemi opts for relatable simplicity". Ynaija. Retrieved 6 June 2020.
- ↑ "Amazon Author Central". Amazon Author Central. Retrieved 6 June 2020.
- ↑ "With Unravel Your Hidden Gems, Tolu Akinyemi digs deep for glory". The Guardian. Retrieved 6 June 2020.
- ↑ The, Partner. "OkadaBooks For the Weekend Featuring 'Never Play Games with the Devil". Business Day. Retrieved 6 June 2020.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ Akubiro, Henry (16 September 2017). "Grab your chance now". The Sun (Nigeria).
- ↑ Akubiro, Henry (23 March 2019). "Wake Up From Your Slumber".
- ↑ "New book, Dead cats don't meow, hits shelves in April". Vanguard Nigeria. 24 February 2019.
- ↑ Hållén, Nicklas (2018). "OkadaBooks and the Poetics of Uplift". English Studies in Africa. 61 (2): 36–48. doi:10.1080/00138398.2018.1540152.
- ↑ "Kolomental and the Elephant in the Room - Our Mental Health. Lecture by Professor Kingsley Oalei Akhigbe". YouTube. 5 October 2023.