Tolu Bally
Tolu Bally |
|---|
[1][2]Tolulope Bally nke a maara dị ka Tolu Bally (amụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1988) bụ onye isi ụlọ ọrụ Naijiria, nwanyị ọchụnta ego na onye ọchụchọ ejiji. [3][4] bụ onye guzobere na onye nduzi okike nke 2207bytbally, akara ejiji Naijiria nke na-ahụ maka ejiji ụmụ nwanyị.
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Tolulope na 2 Ọktoba 1988 n'ezinụlọ Maazị na Oriakụ Bally dị ka nwa ikpeazụ n'ime ụmụ 13. Ọ bụ onye Nupe na Yoruba sitere na Ondo State, Nigeria. [5] gara Newham College, England tupu ọ gaa Mahadum nke East London, England ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere bachelọ na Psychosocial Studies . [6]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Bally kwagara London, United Kingdom iji gaa n'ihu na agụmakwụkwọ ya. Mgbe [7] nọ na London, ọ na-ere uwe n'ụlọ ahịa ụgbọ ala ya ma n'oge na-adịghị anya ọ chọpụtara ịhụnanya ya maka ejiji. [8][9] oge na-aga, ọ laghachiri Naijiria iji chụsoo ihe mgbaru ọsọ ejiji ya. Mgbe ọ rutere Naijiria, ọ meghere ụlọ ahịa ejiji nke ya na Lagos mana o mechara mechie ya n'ihi ịrị elu.
[10]'ụbọchị mbụ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 2016, ọ malitere ọrụ ejiji ya. [11] kpọrọ akara ejiji ya "2207bytbally", akara nke na-elekwasị anya na ejiji ụmụ nwanyị. [12] na-akpọ akara ejiji ya aha ụbọchị ọmụmụ nwa ya nwoke na 22 Julaị.
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Bally mụrụ nwa ya nwoke, Eze Oba Nathan na 22 Julaị 2014. [13]
Onyinye na nsọpụrụ
[dezie | dezie ebe o si][14][15]'afọ 2020, ọ meriri ELOY Awards maka Innovative Fashion Brand of the year. [16]'otu afọ ahụ, La Mode mlagazine kpọrọ ya Fashion Icon nke afọ. [17]'afọ 2022, ọ meriri Net Honours award maka Onye Nwe Ihe Kasị Mma nke Afọ. [18] nwetakwara ihe nrite Icon Touch Awards maka onye ọchụnta ego nke afọ, 2022.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Iwalaiye, Temi (2023-03-22). "10 influential women in Nigeria's fashion scene". Pulse Nigeria (in Bekee). Retrieved 2023-09-06.
- ↑ Iwalaiye, Temi (2021-09-25). "Beauty Inspiration: Why Tolu Bally is the ultimate black barbie". Pulse Nigeria (in Bekee). Retrieved 2023-09-06.
- ↑ "Top 10 Nigerian Designers Redefining Owambe Outfits" (in Bekee ndị America). 2022-06-20. Retrieved 2023-09-06.
- ↑ "Tolu Bally's 2207byTbally plans anniversary treats". The Nation Newspaper.
- ↑ "Tolu Bally reveals her quest for perfection - THISDAYLIVE". www.thisdaylive.com. Retrieved 2023-09-06.
- ↑ "Fashion Designer, Tolu Bally Is The Definition Of A Black Beauty In Spades". koko.ng (in Bekee ndị United Kingdom). 2022-09-24. Archived from the original on 2023-09-06. Retrieved 2023-09-06.
- ↑ Dokubo, Titi (2022-06-29). "29 Black Female Designers You Should Know". Style Rave (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-09-06.
- ↑ Henshaw, Nelly (2020-11-15). "Tolu Bally, the Ace Designer Ruling the Fashion Scene with Every Stitch". Svelte Magazine (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-09-06.
- ↑ Iwalaiye, Temi (2022-12-02). "Who wore it best? Fashionistas take on a 2207byTbally black gown". Pulse Nigeria. Retrieved 2023-09-06.
- ↑ Mag, Lagos (2023-05-06). "Fashion Pick of The Week: Tolu Bally Creates And Sets Trends With Her Fashion Statements". The Lagos Magazine (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-09-06.
- ↑ Yaakugh, Kumashe (2022-11-29). "Tolu Bally's Dress Recreation Spotted on Osas Ighodaro Sparks Mixed Reactions". Legit.ng - Nigeria news. (in Bekee). Retrieved 2023-09-06.
- ↑ Khiran, Nikki (2023-07-18). "Made in Nigeria -2207bY Tolu Bally - LeVogue Magazine" (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-09-06.
- ↑ "My Baby Daddy Was A Pastor's P.A - Tolu Bally Reveals". koko.ng (in Bekee ndị United Kingdom). 2022-04-17. Archived from the original on 2023-09-07. Retrieved 2023-09-07.
- ↑ EM (2020-12-01). "Tolu Bally, Toke Makinwa and More Emerge As The ELOY Awards 2020 Winners - Exquisite Magazine - Fashion, Beauty and Lifestyle". exquisitemag.com (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2023-09-06.
- ↑ Adebiyi, Ashimedua (2020-11-30). "Erica, Tolu Bally, Toke Makinwa, others win at the 2020 ELOY Awards". WITHIN NIGERIA (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-09-06.
- ↑ "La Mode Magazine Holds 'Green October Event' on October 1 - THISDAYLIVE". www.thisdaylive.com (in Bekee). Retrieved 2023-09-06.
- ↑ Bakare, Simbiat (2022-07-02). "NET Honours 2022: Tolu Bally Emerges as The People's Choice Awards 'Most Popular Designer'". Nigerian Entertainment Today (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-09-06.
- ↑ Arogundade, Funsho (2018-10-23). "Celebrity Stylist, Tolu Bally To Celebrate Brand's Two Years Anniversary With Pop Up Party". P.M.EXPRESS (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-09-06.