Tolulope Akande-Sadipe
Ọdịdị
Tolulope Akande-Sadipe
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Maachị 1966 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
| Ebe agụmakwụkwọ | American University, Southeastern University |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
Tolulope Akande-Sadipe bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria si Oyo State, Naijiria. A mụrụ ya na ụbọchị iri abụo na itoolu n'ọnwa Machị afọọ 1966. Ọ na-anọchite anya Oluyole Federal Constituency na House of Representatives.[1][2] Ọ bụ onye isi oche nke Kọmitii Ụlọ na Diaspora.[3][4]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Isawade, Isa (7 July 2020). "Another 20 students get scholarship from Akande-Sadipe". PM News. Retrieved 22 November 2020.
- ↑ "National Assembly | Federal Republic of Nigeria". www.nassnig.org. Archived from the original on 2020-11-25. Retrieved 2022-10-30.
- ↑ "Hon. Tolulope Akande-Sadipe – Nigeria Diaspora Investment Summit – 2020". Archived from the original on 2022-10-30. Retrieved 2022-10-30.
- ↑ NAN (11 July 2020). "Human trafficking: Reps urge states to support NAPTIP rehabilitate victims". Guardian. Retrieved 22 November 2020.