Tony Nsofor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tony Nsofor
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereTony Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1973 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Tony Nsofor bụ nwaafọ Nigerian na-ese ihe òsìsè.

Ngosi[dezie | dezie ebe o si]

Tony Nsofor egosipụtala n'ọtụtụ otu ebe ana eme ihe ngosipụta ihe eserese na Naịjirịa na mba ofesi. Offọdụ n'ime ha bụ: "6 new painters from Nsukka 1997 " British Council, Enugu, " With a human face " Pan-African University, Lagos, 2008, " Afrika Heritage 2006: The 6 Biennale of the Pan-African circle of Artists " [1] " Art of hope", The Grind Gallery, Los Angeles, 2008, [2]

Ndụ Onye[dezie | dezie ebe o si]

Á mụrụ ya na onwa May 1973 na Ọgụta no n'ime steeti Imo na obodo Naịjirịa. .Ọ gụrụ 'Fine and Applied Arts' na Mahadum nke Nigeria, Nsukka ma gbakwasa ụkwụ na ngalaba akwụkwọ bụ "Painting" na afo 1997. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ rụrụ ọrụ na ụlọ akwụkwọ akụkọ Comet otu afọ tupu ọbido ise ihie esere ese. Kemgbe afọ 2008 ọ na-arụ ọrụ nwa mgbe ohere dị dịka onye nkuzi nka na ụlọ akwụkwọ Whitesands,Lagos, Naịjirịa. [3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

"Nkà - Conceptualism: what is idea ", article in 234Magazine

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Archived copy. Archived from the original on 2009-01-22. Retrieved on 2009-04-10.
  2. T-Online Navigationshilfe. Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2018-01-02.
  3. Whitesands School. Archived from the original on 2018-01-03. Retrieved on 2020-11-17.