Tracy Mutinhiri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tracy Mutinhiri
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
Aha enyereTracy Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the National Assembly of Zimbabwe, Member of the Senate of Zimbabwe Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịZimbabwe African National Union – Patriotic Front Dezie

Tracy Mutinhiri bụ osote minista na-ahụ maka ọrụ na ọdịmma ọha na eze na Zimbabwe.[1] Ọ bụ onye otu House of Assembly maka Marondera East (ZANU-PF).

Kemgbe afọ 2009, a na-ekwu na Mutinhiri nwere ọmịiko na pati MDC. Nke a emeela ka ụdị egwu na nsogbu dị iche iche na ya, ọkachasị mgbe a họpụtara Lovemore Moyo ọzọ dị ka onye na-ekwuchitere ndị omeiwu na ngwụcha Machị 2011. Na ntuli aka a, a na-enyo Mutinhiri enyo na ọ bụ otu n'ime vootu abụọ ZANU-PF na-akwado onye MDC.[2] Mwakpo ahụ gụnyekwara ịnwa ịwakpo ugbo ya na Marondera.

E deberè ya na ndepụta mmachibido iwu nke European Union site na 2007 ruo 2011.[3]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]