Gaa na ọdịnaya

Treasure House School

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Treasure House School
academic institution, primary school
Oge/afọ mmalite2007 Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
Nhazi ọnọdụ6°29′43″N 3°23′9″E Dezie
Webụsaịtịhttp://treasurehouseschools.com/index.php/about-us/ Dezie
Map

House School bụ ụlọ akwụkwọ onwe onye e guzobere n'afọ 2007 na Ilupeju, mpaghara Lagos, Ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria.

Ihe ndị mere n'oge gara aga

[dezie | dezie ebe o si]

Treasure House School na-anabata ụmụ akwụkwọ dị n'agbata ọnwa abụọ na afọ iri na otu n'ime ụlọ akwụkwọ ọta akara, ụlọ akwụkwọ ọtụrụ na ụlọ akwụkwọ praịmarị. Ụlọ akwụkwọ ahụ na-arụ ọrụ usoro mmụta ọzọ nke gụnyere Cub Scout, Cockery, Redcross wdg.