Trifolium tembense

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Trifolium tembense
taxon
aha mkpirisiT. tembense Dezie
aha taxonTrifolium tembense Dezie
ọkwa taxonspecies Dezie
nne na nna taxonTrifolium Dezie
aha a na-akpọkari taxonTembien clover Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Invasion Biology Dezie
GRIN URLhttps://npgsweb.ars-grin.gov/gringlobal/taxonomydetail.aspx?id=40387 Dezie

Trifolium tembense, Tembien clover ma ọ bụ Afrikan klova, bụ ụdị osisi na-agbasa okooko n'ezinụlọ Fabaceae, nke a na-ahụ na Eritrea, Ethiopia, Democratic Republic of the Congo, Rwanda, Uganda, Kenya, na Tanzania. Ụdị nri dị mkpa n'ógbè ahụ, ọ na-ahọrọ ebe mmiri na-ede, na-etolite na mmiri na-adịghị omimi.[1]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Heuzé (7 March 2017). Tembien clover (Trifolium tembense). Feedipedia – Animal Feed Resources Information System. Feedipedia, a programme by INRAE, CIRAD, AFZ and FAO. Retrieved on 29 April 2022. “Common names; ... Tembien clover, African clover”