Trusty Gina
Ọdịdị
Trusty Gina
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Eswatini |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of the House of Assembly of Eswatini |
Trusty Gina bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Eswatini. Ọ bụ osote onye isi oche nke House of Assembly of Swaziland site na 2003-2008 na onye na-anọchite anya onye isi oche site na Machị 11 ruo Mee 11, 2004 na ọzọ site na Ọktoba 26 rụọ Nọvemba 3, 2006.[1]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Swaziland Parliament Guide2womenleaders.com