Tshediso Matona

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tshediso Matona
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of East Anglia, University of Cape Town Dezie

Tshediso John Matona bụ onye ọrụ obodo South Africa na onye bụbu onye isi oche nke Eskom.[1]

Matona gụsịrị akwụkwọ na Mahadum nke Cape Town na nzere na Economics na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, na Mahadum nke East Anglia na Masters na Development Economics.[2] Ọ bụbu Director General nke Ngalaba nke Ụlọ Ọrụ Ọha, na Director General nke Ngalaba Azụmahịa na Ụlọ Ọrụ.

Ndetu[dezie | dezie ebe o si]

  1. South African Cabinet Names Matona Chief Executive of Eskom. Bloomberg. Retrieved on 22 August 2014.
  2. Director General. Department of Public Enterprises. Archived from the original on 15 August 2014. Retrieved on 22 August 2014.