Tunde
Ọdịdị
Tunde bụ aha unisex, nke bụ ụdị obere aha Yoruba maka nwa amaala nke obodo Naịjirịa nke pụtakwara "nlaghachi". Ya mere, mgbe a jikọtara Tunde na okwu Yoruba ndị ọzọ dịka Baba (nna) ma ọ bụ Yeye/Iya/Mama (nne) iji mepụta Babatunde na Yetunde n'otu n'otu, ihe ọ pụtara na-aghọ 'nna ma ọ bụ nne alọghachila'. N'otu aka ahụ, enwere ike ịgbakwunye Omo (nwa) ma ọ bụ Ola (akụ̀ na ụba) na Tunde.
Ndị ama ama nwere aha Tunde gụnyere ndia:
- Tunde Adebimpe (amụrụ n'afọ 1975), onye America na-eme ihe nkiri, onye nduzi na onye egwu
- Tunde Adisa, onye Naijiria na-egwu tenis table
- Tunde Baiyewu (amụrụ n'afọ 1965), onye na-agụ egwu na Britain na Nigeria
- Tunde Idiagbon (1942), onye agha Naijiria
- Tunde Jegede (amụrụ n'afọ 1972), onye Naijiria na-ede egwu na onye na-eti egwu
- Tunde Nightingale (1922-1981), onye egwu Naijiria
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Babatunde
- Yetunde
- Tünde, aha nwanyị Hungary
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Tunde na YorubaName.com