Jump to content

Tunde

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Tunde bụ aha unisex, nke bụ ụdị obere aha Yoruba maka nwa amaala nke obodo Naịjirịa nke pụtakwara "nlaghachi". Ya mere, mgbe a jikọtara Tunde na okwu Yoruba ndị ọzọ dịka Baba (nna) ma ọ bụ Yeye/Iya/Mama (nne) iji mepụta Babatunde na Yetunde n'otu n'otu, ihe ọ pụtara na-aghọ 'nna ma ọ bụ nne alọghachila'. N'otu aka ahụ, enwere ike ịgbakwunye Omo (nwa) ma ọ bụ Ola (akụ̀ na ụba) na Tunde.

Ndị ama ama nwere aha Tunde gụnyere ndia:

  • Tunde Adebimpe (amụrụ n'afọ 1975), onye America na-eme ihe nkiri, onye nduzi na onye egwu
  • Tunde Adisa, onye Naijiria na-egwu tenis table
  • Tunde Baiyewu (amụrụ n'afọ 1965), onye na-agụ egwu na Britain na Nigeria
  • Tunde Idiagbon (1942), onye agha Naijiria
  • Tunde Jegede (amụrụ n'afọ 1972), onye Naijiria na-ede egwu na onye na-eti egwu
  • Tunde Nightingale (1922-1981), onye egwu Naijiria
  • Babatunde
  • Yetunde
  • Tünde, aha nwanyị Hungary

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]