Tundun Abiola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tundun Abiola
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo, onye ọka iwu Dezie

Tundun Abiola bụ onye ọkaiwu Naijiria na onye na-egosi ihe onyonyo na Arise News.[1]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Abiola n'aka onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Chief MKO Abiola .[2]

O kwuru na Sir David Frost, Ruth Benemesia-Opia, Siene Allwell-Brown na Ronke Ayuba bụ ndị mmụọ nsọ ya.[1]

A họpụtara ya maka 2021 Nigeria Outlook Women Trailblazer Awards .[3]

Abiola lụrụ Atama Attah amụrụ na Benue Steeti na Claridges Hotel, Mayfair, London, ọ kwụsịrị obere oge.[2][4][5]

  1. 1.0 1.1 Voices for Change! | THISDAY Style (en-US) (2021-01-31). Retrieved on 2021-12-02. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. 2.0 2.1 Tundun Abiola's marriage finally collapses (en-US). The Nation Newspaper (2013-12-28). Retrieved on 2021-12-02. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  3. Ministers, Kebbi First Lady, journalists nominated for Nigeria Outlook Women Trailblazer Awards (en-US). Vanguard News (2021-10-09). Retrieved on 2021-12-02.
  4. "Nigeria: Still On Tundun Abiola's Failed Marriage - Ex-Husband Atama Attah Remarries Jonathan's Aide", 2013-12-29.
  5. Tundun Abiola regains groove (en-US). The Nation Newspaper (2016-12-23). Retrieved on 2021-12-02.