Tupele-Ebi Diffa
Appearance
Tupele-Ebi Diffa
Akụkụ nke | Nigerian senators of the 4th National Assembly |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Sagbama |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Alliance for Democracy |
A họpụtara Emmanuel W Tupele-Ebi Diffa dìka sịnetọ maka mpaghara nke ọdịda anyanwụ Bayelsa nke Bayelsa Steeti, Naijiria na mbido Mba Naijiria nke anọ, mee ntuli aka na-okpuru Alliance for Democracy (AD). Ọ batara ụlọ ọrụ n'ụbọchị iri abụọ na itoolu nke ọnwa Mee afọ 1999. [1]
Dịka o were oche n'ebe omebe iwu n'ọnwa Juun nke afọ 1999, a họpụtara ya na kọmitii nke na-ahụ maka Mmanụ ala, gburugburu ebe obibi, Niger Delta na mmepe mmekọrịta mmadụ na ibe ya na egwuregwu. [2] A họpụtara ya dịka onye osote ụtarị maka otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị AD na ebe omebe iwu. N'ọnwa Disemba afọ 2002 enwere asịrị na Diffa na-eme atụmatụ ịchọọ ntuli aka n'okpuru otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị People's Democratic Party (PDP), na-ebughị ụzọ hapụ AD. [3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FEDERAL REPUBLIC OF NIGERIA LEGISLATIVE ELECTION OF 20 FEBRUARY AND 7 MARCH 1999. Psephos. Retrieved on 2010-06-23.
- ↑ Congressional Committees. Nigeria Congress. Archived from the original on 2009-11-18. Retrieved on 2010-06-23.
- ↑ Chuks Akunna (2002-12-16). AD Whip's Re-election Bid Rocks Bayelsa PDP. ThisDay. Retrieved on 2010-06-23.
Ụdàkọ:
- Mmadụ ndi di ndụ
- Category:Ndị ndọrọ ọchịchị afọ narị nke iri abụọ Naijiria
- Category:Ndị ndọrọ ọchịchị afọ narị nke iri abụọ n'otu Naijiria
- Category:Ndị ndọrọ ọchịchị Alliance for Democracy (Naijiria)
- Category:Ndị Bayelsa Steeti
- Category:Ndị dị ndụ afọ amụrụ ha furu efu
- Category:Ndị otu Omebe iwu (Naijiria)