Tupuri language

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

   

Tupuri
Native to Chad, Cameroon
Ethnicity Tupuri people
Native speakers
230,000 (2005–2006)[1]
Niger–Congo?
Language codes
ISO 639-3 tui
Glottolog tupu1244

Tupuri (mà ọ bụ Toupouri) bụ asụsụ á na-asụkarị ná mpaghara Mayo-Kebbi Est nkè ndịda Chad ná obere akụkụ nkè ùgwù Cameroon. Ọ bụ asụsụ Mbum nkè ndị Tupuri na-asụ ná ìhè dịka ndị 300,000 na-asụrụ.

Joseph Greenberg kewara Tupuri dị ka asụsụ Chadic n'ụzọ na-ezighi ezi, n'ihi ndepụta ókwú nke bụ n'ezie nkè Kera (cf. K. Ebert 1974).[2]

Nkesa[dezie | dezie ebe o si]

Á na-asụkarị Tupuri n'akụkụ ndịda ọwụwa anyanwụ nkè àlà dị larịị nkè Moulvouday, na:[2]

  • Kaélé, Porhi, obodo nta Taibong ná ọbọdọ Moulvouday
  • Ọbọdọ Guidigis, ná ngalaba Mayo-Kani
  • Kar-Hay, Kalfou, Datcheka, ọbọdọ Tchatibali ná ngalaba Mayo-Danay

Ndị Viri mà ọ bụ Wina bụ agbụrụ Tupuri, mànà taa há na-asụ asụsụ Massa.[2]

Á na-asụkwa Tupuri ná Chad. Ná Cameroon, ọ nwere ìhè dị kà ndị ọkà ókwú 125,000 (SIL 2000).[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Tupuri at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 (2012) in Binam Bikoi: Atlas linguistique du Cameroun (ALCAM), Atlas linguistique de l'Afrique centrale (ALAC) (in fr). Yaoundé: CERDOTOLA. ISBN 9789956796069.  Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "ALCAM2012" defined multiple times with different content