Tutankhamun
Tutankhamun | ||||
---|---|---|---|---|
Tutankhamen, Tutankhaten, Tutankhamon[1] o nwere ki bu Nibhurrereya (otu ha kporo ya ime Amarna letters) | ||||
![]() | ||||
Ekpo nke mummy Tutankhamun, o bu ihe madu sh'ama Kemeti na The Egyptian Museum. | ||||
Pharaoh nke Egypt mbu | ||||
Ochíchí | 1333–1324 BC, 18 | |||
Pharaoh mbu | Smenkhkare? ma o nwekwara ki bu Neferneferuaten? | |||
Mgbe o mechạrạ | Ay | |||
Úmu | O nweríkí bu abụọ. | |||
Mmpá | Akhenaten? | |||
Mmá | Kiya? | |||
Mürü | 1341 BC | |||
Würü | 1323 BC |
Tutankhamun (ha na de'kwa ya Tutenkh-, -amen, -amon), na asusu Kemeti: twt-ˁnḫ-ı͗mn; *tuwt-ʕankh-yamān (obiri na afo nke 1341 BC, nwuo na afo 1323 BC) bu Pharoah garaga nke ndi Kemeti na afo iri asato ndi obodo Kemeti, biri. Aha ya, Tutankhaten, na'susu Igbo bu "onyonyo chi nke ha na kpo Aten di ndu", Tutankhamun bukwa "onyonyo chi nke ha na kpo Amun di ndu".
Afo 1922 bu mgbe onye ha na kpo Howard Carter huru ebe hé liri Tutankhamun. O bu mbge uwa ni'le choro i ma, na choro i hu ebe hé liri ya. Nchoputa nke Carter choputara mere ndi madu i chori ma ihe basiri Kemeti nke mbu. Ekpo hé jiri é lié Tutankhamun bu ihe ndi madu nile mara basiri Kemeti.
Ndu Tutankhamun[mezie | dezie ebe o si]
Tutankhamun di nani afo asato, ma onwere ki bu afo itolu, mgb'o banyere i bu pharaoh. O bu afo iri o bu pharaoh ndi Kemeti.
Ebe ha wetera ozi[mezie | dezie ebe o si]
- ↑ Clayton, Peter A.(2006). Chronicle of the Pharaohs: The Reign-by-Reign Record of the Rulers and Dynasties of Ancient Egypt, pp.128. Thames & Hudson. 0-500-28628-0