U

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

U ma ọ bụ u, bụ mkpụrụedemede iri abụọ na otu na nke isii ruo ikpeazụ nke mkpụrụedemede Latin ISO ma na-ewerekarị mkpụrụedemede ụdaume ise nke mkpụrụedemede Bekee ọgbara ọhụrụ.  Aha ya na bekee bu u (akpọrọ /ˈjuː/), plural ues.[1][2]