UDDS

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

UDDS naanọchite anya Urban Dynamometer Driving Schedule, ma naezo aka na ule dynamometer nke United States Environmental Protection Agency nyere iwu na akụ na ụba mmanụ ụgbọala nke naanọchi anya ọnọdụ ịkwọ ụgbọala obodo nke a naeji maka nnwale ụgbọ ala dị mfe.[1][2]

A makwaara ya dị ka U.S. FTP-72 (Federal Test Procedure), LA-4 cycle, na Sweden dị ka A10 ma ọ bụ CVS (Constant Volume Sampler) cycle na Australia dị ka ADR 27 (Australian Design Rules).[3]

Ọ bụ ezie na e mepụtara ya na mbụ dị ka ebe a naatụle ụgbọ ala ndị naeji mmanụ ala eme ihe, a naejikwa ya nye atụmatụ maka kilomita ole ụgbọ ala eletrik gaaga na otu ụgwọ.[4]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. EPA Urban Dynamometer Driving Schedule (UDDS) (2015-12-22).
  2. United States Environmental Protection Agency#Fuel economy
  3. Emission Test Cycles: FTP-72 (UDDS).
  4. Fuel Economy Testing and Data | Fuel Economy | US EPA.