Uche Azikiwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uche Azikiwe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Febụwarị 1947 Dezie
Ebe ọmụmụAfikpo Dezie
Dị/nwunyeNnamdi Azikiwe Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic Dezie
onye were ọrụMahadum nke Nigeria, sociologist Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
Uche Azikiwe nee Ehwa

Uche Ewah Azikiwe MFR nwafor amuru n' onwa Febuari na afo 1947 bu nwafor Nigeria na odee nakwa onye agumakwukwo na amasi. O bu nwunye onye isi ala Naijiria bu President of Nigeria Nnamdi Azikiwe.[1][2] O bu Oka mmuta na Faculty of Education na asusu bekee na Mahadum Nigeria Nsukka. Na afo 1999, E mere ya onye isi ntuziaka nke a na-akpo Central Bank Nigeria na asusu bekee.

Mbido ndu na Agumakwukwo[dezie | dezie ebe o si]

A muru Azikiwe na mkpuru ubochi ano na onwa februari  na afo 1947 na nke di na Ebonyi Steeti. Aha nne na nna ya bu Sergeant Major Lawrence A na  Florence Ewah.


Azikiwe nwetara nzere digree nke ndi bekke na- akpo Bachelor of Arts  ya na ngalaba English na Mahadum Naijiria Nsukka. O mechera ga nweta nzere ndi bekee kporo Masters na curriculum studies and Sociology of Education.  Na afo 1992, O nwetara nzere Ph.D. na Sociology of Education/Gender Studies n'asusu bekee na otu mahadum ahu.[3]

Oru Agumakwukwo[dezie | dezie ebe o si]

Bido na afo 1981 ruo na 1987, Azikiwe ruru oru di ka onye nkuzi n' ulo akwukwo sekondiri nke Nsukka. O gafere na ngalaba a na-akpo Educational Foundation of Faculty of Education n'asusu bekee nke Mahadum Naijiria nke Nsukka n' afo 1987.

Mmeko[dezie | dezie ebe o si]

Azikiwe so n' otutu otu di iche iche nke ndi Oka mmuta gunyere, World Council for Curriculum and Instruction (WCCI), Network for Women Studies in Nigeria (NWSN), Curriculum Organization of Nigeria (CON), National Women Studies Association (NWSA), USA and Nigeria Association of University Women (NAUW) n' asusu bekee.

Ndu ya[dezie | dezie ebe o si]

O luru Nnamdi Azikiwe oge o di afo iri abuo na isii, o nwere umu abuo, Uwakwe Ukuta and Molokwu Azubuike.[4]

Nrutuaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. My Concern: Reflections of a Sensitive Mind. Dorrance Publishing. ISBN 1434926133. Retrieved on 17 September 2015. 
  2. "Azikiwe's Widow Laments Breakdown of Security in Enugu", Thisday, 17 May 2015. Retrieved on 17 September 2015.
  3. "Zik’s dream yet to be achieved, 51 years after- Mrs Azikiwe", Vanguard, 4 October 2011. Retrieved on 17 September 2015.
  4. Azikiwe, Uche 1947. Retrieved on 17 September 2015.