Uche Eke
Ọdịdị
Uche Eke
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria, Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Uche, Devon |
aha ezinụlọ ya | Eke |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Ọgọọst 1997 |
Ebe ọmụmụ | Gaithersburg |
ọrụ ọ na-arụ | artistic gymnast, information scientist, ọkà mmụta sayensị kọmputa |
ebe agụmakwụkwọ | University of Michigan, Our Lady of Good Counsel High School |
ụdị egwuregwu | artistic gymnastics |
so na | 2021 African Artistic Gymnastics Championships, 2019 African Games, 2020 Summer Olympics |
webụsaịtị | https://www.uchedeke.com |
Uche Devon Eke (amuru 12 Ọgọst 1997) bu onye onye mgbatị ahụ ndi Naijiria-Amerika. [1] [2] Ọ meriri ọla edo na 2019 All-Africa Games na Morocco. [3] [4] [5] Ọ ghọrọ onye egwuregwu mbụ na-anọchi anya Nigeria na mgbatị ahụ n'egwuregwu Olympik ka o sonyere na mmemme mgbatị ahụ nke Summer Olympics Tokyo 2020, [6] [7] ebe ọ gbachara 36th n'ozuzu ya. [8]
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Eke nwetara nzere masta na sayensị ozi na Mahadum Michigan . [9]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Eke: Talented Gymnast Chooses Nigeria over USA", December 30, 2018. Retrieved on 28 May 2021.
- ↑ Eluduni. "INTERVIEW: How I became Nigeria’s most successful Gymnast – Uche Eke", premiumtimesng.com, 13 October 2019. Retrieved on 28 May 2021.
- ↑ Johnny. "The stars, the flops of African Games", punchng.com, September 7, 2019. Retrieved on 28 May 2021.
- ↑ Eluduni. "2019 African Games: Nigeria overtakes host Morocco on medals table", premiumtimesng.com, 29 August 2019. Retrieved on 28 May 2021.
- ↑ "Eke hopes to write history at African Championships", May 21, 2021. Retrieved on 28 May 2021.
- ↑ Hopkins. "Eke Becomes First Nigerian Olympic Gymnast, Qualifies to Tokyo Alongside Egypt’s Mohamed", May 28, 2021. Retrieved on 28 May 2021.
- ↑ Pigliucci. "Uche Eke becomes first gymnast to compete for Nigeria at the Olympics", CNN, 27 July 2021.
- ↑ Bajela. "Plaudits for gymnast Eke after Olympics exit", The Punch, 28 July 2021.
- ↑ Oyeleke. "Uche Eke: Meet Nigeria’s first Olympics gymnast", punchng.com, July 22, 2021. Retrieved on 10 November 2021.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Eke Uche at the International Gymnastics Federation