Uche Nwosu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uche Nwosu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Ọgọọst 1975 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọImo State University Dezie
Uche Nwosu
Ugwumba Uche Nwosu
Born
Uche Nwosu

(1975-08-08) 8 Ọgọstụ 1975 (age 48)
EducationImo State University
OccupationPolitician
Spouse(s)Uloma Nwosu (3 children)
WebsiteÀtụ:URL

Uche Nwosu bụ onye (amụrụ n' Ọgọstụ 8, 1975), bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye bụbu osote onye isi ndị ọrụ na Gọọmentị Imo Steeti site na 2011 ruo 2013, Kọmishọna maka ala site na 2013 ruo 2015 ma bụrụkwa onye isi ndị isi site na 2015 ruo 2019.[1]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

Nwaou, nwa nwoke Umunwokwe, Eziama-Obaire na Nkwerre ọkpụrụ ọchịchị nke Imo Steeti , a mụrụ na 8 Ọgọstụ 1975 n'ime ezinụlọ nke Rev. Daniel Nwaobi na Oriakụ Jemaimah Nwaou si Umunwokwe, Eziama-Obaire na Nkwerre ọkpụrụ ọchịchị nke Imo Steeti .[2] N'afọ 1995, Uchwen nwetara nnabata na Mahadum Imo Steeti, Owerri ebe ọ gụrụ Urban and Regional Planning. Ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere B.Sc nke abụọ.[3]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ Uloma, nwa nwanyị mbụ nke onye isi ya, Rochas Okorocha na Jenụwarị 2013, ya na nwunye ya mu kwara ụmụ nwoke atọ.[4]

Ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

N'abalị itoolu n'ọnwa Machị n'afọ 2019, Nwosu sonyere n'ọkwa gọvanọ nke Imo Steeti n'okpuru usoro ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Action Alliance Party (AA). N'abalị iri na otu n'ọnwa Machị n'afọ 2019, Uche Nwosu meriri Chukwuemeka Ihedioha n'asọmpi ahụ bụ onye gbara ọsọ n'okpuru usoro ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Peoples Democratic Party (PDP).[5] O nwetara ngụkọta nke votu 190,364 megide ngụkọta 273,404 nke Chukwuemeka Ihedioha onye ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) kwupụtara na ọ bụ Gọvanọ a họpụtara.[6]

Ndemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ofurum. "Special Report - The other side of Ugwumba Uche Nwosu @ 42", Nigerian Horn, August 7, 2017. Retrieved on May 6, 2018. (in en-US)
  2. ‘Why Ugwumba Nwaou is best choice for Imo 2019’ (en-US). The Sun Nigeria (2019-02-01). Retrieved on 2020-05-17.
  3. Ohanwe. "papers - The youthfulness of Ugwumba Uchwen Nwaou", Naija newspaper, November 23, 2018. Retrieved on September 30, 2018. (in en-US)
  4. "The Outstanding Profile Of Ugwumba Uche Nwosu, the Imo Chief Of Staff at a glance.", Nigeria Newspapers, May 22, 2017. Retrieved on May 6, 2018. (in en-US)
  5. Peoples Democratic Party [PDP – Official Website of the Peoples Democratic Party of Nigeria] (en-US). Retrieved on 2020-05-23.
  6. Ihedioha wins Imo gov elections (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2020-05-17.