Uche Odoh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uche Odoh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Ọgọọst 1989 Dezie
Ebe ọmụmụEnugwu Steti Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2007 Dezie

Uche Odoh bụ nwaanyị bụ Nigerian photographer onye na-atụpụta atụmatụ, filmmaker nakwa model[1] Onye nke bidoro wuwe n'afọ 2007 mgbe e mere ndọrọndọrọ nke ndị Amstel Malta Box Office.[2]

Mbido ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Odoh na Enugwu Steti dị n'ọdịda anyanwụ nke Nigeria ka ọnwa Ọgọst dị n'abalị iri atọ n'afọ 1989. Ọ gụrụ maka Agronomy na Mahadum nke Enugwu Steti sayensi na Tekinọlọji

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Odoh'sbidoro ime ihe nkiri mgbe o sonyere na asọmpị ndi Amstel Malta Box Office n'afọ 2007.[2] O bidoro igosi aka ọrụ site ịbụ ndị a na eṅomi tupu ibanye ise foto.[3]

Ọ pụtara n'ọtụtụ vidio egwu ndị oti egwu dika Wizkid's "Hola at your boy" nakwa Bracket's "Remember (Yori Yori Remix)" Ọ mechara sonye bido mewe event planning , O bidokwara obere ụlọ ọrụ akpọrọ Eastside Productions nakwa ihe nkiri nke onyonyo akpọrọ, Gosi TV. N'afọ 2011,o jere mụọ maka fim na Del-York International, nke ndị New York Film Academy, o mechara nweta nzere dilọma n'ihe gbasara mmepụta fim n'ụlọ akwụkwọ Vancouver Film School n'afọ 2015.

Ọ rụrụ ọrụ n'ụlọ ọrụ Empire Mates Entertainment (EME) nakwa CMA Group. N;afọ 2016 ọ haziri nkenke fim akpọrọ ''In Apathy' maka ndị otu Homevida Org, bụ nke ritere ihe nrinte '' Homevida awards n'afọ 2016. Ọ rụọla ọrụ n;ọtụtụ igwe mmepụta fim nke Nigeria, nke King of Boys na Up North,ka wee wuo ewu. Odoh wepụtara ihe nkiri nke ya a kpọrọ '' Life As It Is.'' n'afọ 2019[4]

Filmography[dezie | dezie ebe o si]

Daịrectọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Life As It Is – TV Series (2019)[5]
  • Bless Me – Music Video (2019)
  • Without You – Short Film (2016)[6]

Osote Dairectọ onye nke mbụ[dezie | dezie ebe o si]

  • King of Boys - Feature Film (2018)
  • Up North - Feature Film (2018)
  • Code Wilo – Feature Film (2018)
  • Evol – Feature film (2017)
  • Guinness Goodluck Obiyese - TVC (2017)

Manija nke ngalaba[dezie | dezie ebe o si]

  • Hakkunde – Feature film (2017)

Manija nkwado[dezie | dezie ebe o si]

  • We Don’t live here anymore - Feature Film (2017)

Onye nkwado[dezie | dezie ebe o si]

  • Life As It Is – TV series (2019)
  • Without You – Short Film (2016)
  • Concrete Jungle – Short Film

Onye nkwado nke ahịrị[dezie | dezie ebe o si]

  • Ever After – Feature Film

Ihe ahụrụ anya nke Uche haziri (kredit iri na otu)[dezie | dezie ebe o si]

  • A Day In The Life: Babies, Bae, Band & Banky W – (2017)
  • Dustbin Estate: Lagos – Short Film/ Documentary (2016)
  • GTBank Fashion Weekend – (2016)
  • Elanred Holiday Ad campaign (2015)
  • Maryland Mall Promo (2016)
  • Waxing with Ehiz and Jimmie – (2019)
  • The First Wave: Ycee – Documentary (2017)
  • JAXX BTS Campaign shoot (2017)
  • Access Bank W Awards Promo (2016)
  • Bauchi Diaries (Week 1, 2, 3) Vlog (2018)
  • Tour Diaries with Timaya: Easter Weekend, Kenya & Enugu (2017/2018)

Lee kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • List of Nigerian film producers

Ebe nsinweta[dezie | dezie ebe o si]