Uche Odoputa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uche Odoputa
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Septemba 1969 Dezie
Ebe ọmụmụImo State Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

:?>

Uche Odoputa
Born
Uche Odoputa

March 6
NationalityNigerian
OccupationActor

Uche Odoputa bụ onye na-eme ihe nkiri Nollywood na onye ama - ama na-ahụ maka igwe onyonyo.

Mbido nd[dezie | dezie ebe o si]

Uche Odoputa si Orlu, Imo steeti dị na mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ nke Naịjirịa.[1]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

O nwere ntọala a na-akpọ The Uche Odoputa Foundation nke na-etinye aka na ọrụ ndị dị ka; agụm akwụkwọ nke ndị naenweghi nne na nna, ọrụ ahụike maka ndị na-enweghị ihe ùgwù, na nkwado ego maka ndị inyom di ha nwụrụ anwụ maka ebumnuche azụmahịa.[2] N'afọ puku abụọ na asaa (2007), ụlọ ọrụ mmanye iwu ọgwụ Naịjirịa (NDLEA) jidere Maazị Uche Odoputa maka ịzụ ahịa ọgwụ ọjọọ ma tụọ ya mkpọrọ afọ abụọ na izu atọ.[3]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mr. Ibu took care of me in prison – Uche Odoputa. Punch (26 June 2016). Retrieved on 18 May 2020.
  2. Uche Odoputa Foundation – Joining hands, making the world better. Archived from the original on 2023-05-16. Retrieved on 2023-05-15.
  3. Actor opens up about drug trafficking experience. www.pulse.ng (16 June 2017).