Uche Okafor (onye na-agba bọọlụ, amụrụ na 1991)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uche Okafor
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Febụwarị 1991 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuEnugu Rangers, Kaduna United F.C., Nigeria national under-17 football team, Nigeria national under-20 football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
nọmba egwuregwu16 Dezie

 

Uche Okafor (amụrụ n'ụbọchị iri nke ọnwa Febụwarị afọ 1991) bụ onye oche goolu Naijiria na-egwuri egwu ugbu a maka Enugu Rangers.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Okafor nọchitere anya otu egwuregwu bọọlụ mba Naijiria nke ndị n'akarịbeghi afọ iri na asaa na Iko mba ụwa nke ndị n'akarịbeghi afọ iri na ass nke afọ 2007 na South Korea ma gbaa otu egwuregwu na otu egwuregwu nke ụwa.[1] Ọ nọchitere anya Flying Eagles na Asọmpi ndị itorobịa mba Afrịka nke afọ 2009 na Rwanda na Iko mba ụwa nke ndị n'akarịbeghị afọ iri abụọ nke afọ 2009 .[2]

Utu aha[dezie | dezie ebe o si]

  • Iko mba ụwa FIFA nke ndị n'akarịbeghị afọ iri na asaa nke afọ 2007 - Onye mmeri

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]