Uchechi Kalu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uchechi Kalu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri, Odee akwụkwọ Dezie

Uchechi Kalu bu nwa Naijiria  no na mba Amerika ede abu ,onye nkuzi,onye na ekwuchitere ndi nenwenghi onu nobodo na  onye ahia kwuru onwe ya ,onye ederede ya putagoro  na otutu  mbiputa  nke gunwere Revolutionary Voices ;nke na ede maka asusu na odinala di iche iche gbagwojuru ndi ntolobia nke Amy Sonnie haziri naafo 2000. Nwada  Kalu bu nwata  akwukwo nke June Jordan's 'Poetry for the people'  okuzikwara na ebe anakpo San Francisco WritersCorps .O bu ya dere akwukwo anakpo Flowers Blooming Against A Bruised Grey Sky bu nke onye anakpo Whit Press biputara naafo 2006  na mba anakpo Seattle. 

O bu otu nime ndi choputara Wedocracy,bu ndi chikotara onwe ha nihe gbasara nmekorita mmadu na ibeya okachasi nihe gbasara anumu di na nwunye Naafo 2012 ka onuru nwoke anakpo Peter Jacobson.

    



      .