Uchechukwu Iheadindu
Ọdịdị
Uchechukwu Iheadindu
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Romania |
| Obodo maka egwuregwu | Romania |
| Aha ezinụlọ ya | Iheadindu |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Jụn 1979 |
| Ebe ọmụmụ | Bucharest |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Romanian |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball, Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | small forward, gaa n'ihu |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | CSU Asesoft Ploiești |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
Uchechukwu Iheadindu (amuru June 29, 1979) [1] bu onye egwuregwu basketball nke Romania onye gbara ndi otu egwuregwu basketball nke Romania n'asọmpi mba uwa n'etiti 2005 na 2007. Ọ bụ onye Naijiria site na nna ya.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Uchechukwu Iheadindu at eurobasket.com