Uchenna Charity

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uchenna Charity
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nkuzi Dezie

Uchenna Charity Onwuamaegbu bụ onye Naịjirịa na akuzi nkụzi STEM ma bụkwa onyeisi ndị otu bọọdu na ahụ maka ịtụ pụta alo na Anambra Steeti, ma bụrụkwazie onye isi oche nke EdufunTechnik

Uchenna Charity Onwuamaegbu bụ onye Naịjirịa na akuzi nkụzi STEM ma bụkwa onyeisi ndị otu bọọdu na ahụ maka ịtụ pụta alo na Anambra Steeti, ma bụrụkwazie onye isi oche nke EdufunTechnik bụ natara Global Gold Award Medal na Teknụzụ World Code na Pitch Challenge, maka ụmụaka umunwanyi na Silicon Valley, USA . Ọ bụkwa Mandela Washington Fellow maka ndị ndu ntorobịa Africa a ma ama [1] ma zụọ ụmụ ụmụaka ụmụnwanyị puku ise na narị isii na ịrị na ịse n'ime ime obodo dị n'akụkụ ọwụwa anyanwụ Naịjirịa na coding, robotics na sayensị, teknụzụ, Injinịa na Mgbakọ na mwepụ, STEM, Mmụta. [2]

O nwetara nzere bachelọ na Psychology, na Mahadum Nnamdi Azikiwe nke dị na Naịjirịa. O tinyela aka n' ịhụ na ụmụaka ụmụnwanyị nwere nsogbu ọgụgụ isi nke obodo ya nwetara akwukwo a choro ma nweta mmuta nke ga enyere ha aka iweta mgbanwe n’obodo ha. Ọ bụ onye na-aru ọrụ ebere ebe ọ kwara ụzọ inweta agụmakwụkwọ maka umunwanyị nwere nsogbu ọgụgụ isi. Site na nzukọ ya ọ ahazi asọmpi kwa afọ nke na enyefe ụmụ akwụkwọ nọ n'ime ime obodo aka iwulite ihe eji eme ihe na obodo - Ngwa ngwa ngwa nke ngwa ọgụgụ na mmekọrịta ya na Google, ọ nweela ike ịkụziri ụmụ akwụkwọ, ndị nkuzi na ndị nne na nna ikike dijitalụ na nchekwa dị mmụta n'ịntanetị. [3]

  1. Uchenna (en). Archived from the original on 2020-11-13. Retrieved on 2020-11-15.
  2. Uchenna Charity Onwuamaegbu-Ugwu | IREX (en).
  3. Meet Uchenna Onwuamaegbu-Ugwu, Advocate of STEM Education for Young Girls (en-US) (2020-04-14).