Uchenna Uzo
Ọdịdị
Uchenna Uzo
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Uchenna |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Disemba 1992, 27 Disemba 1993 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Ebe agụmakwụkwọ | Coastal Carolina University |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | K-W United FC, Phoenix Rising FC, Nigeria national under-17 football team, Pittsburgh Riverhounds SC |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| Nọmba egwuregwu | 3 |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | USL Championship |
Uchenna Uzo(amuru Disemba 27, 1992) bu onye ama ama ndi Naijiria nke na- agba egwu boolu ugbua na klọb USL League One Chattanooga Red Wolves SC dika onye mgbachita . Nwanne ya bụ onye egwuregwu ibe ya but Tobenna Uzo .
Oru
[dezie | dezie ebe o si]Kolegi na amu amu
[dezie | dezie ebe o si]Uzo gbara bọọlụ kọleji afọ atọ na Mahadum Coastal Carolina n'etiti 2012 na 2014. Ọ gara mahadum Houston Baptist na 2011, mana ọ bụghị asọmpi egwuregwu. [1]
Mgbe Uzo nọ na kọleji, Uzo soro KW United gbaa egwu na Premier Development League n'oge oge 2013 ha. [2]
Okachamara
[dezie | dezie ebe o si]Uzo bịanyere aka na United Soccer League akụkụ Arizona United na Maachi 2016. [3]
Uzo sonyeere
USL League One akụkụ Chattanooga Red Wolves SC na Jenụwarị 2020. [4]
Ntuaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Uchenna Uzo Bio - GoCCUsports.com - Coastal Carolina Official Athletic Site - CCU Chanticleers Men's Soccer". Retrieved on 2018-05-31.
- ↑ Uchenna Uzo at SoccerStats.us. soccerstats.us. Archived from the original on 2016-04-14. Retrieved on 2018-05-31.
- ↑ Archived copy. Archived from the original on 2016-08-03. Retrieved on 2016-03-30.
- ↑ THE CHATTANOOGA RED WOLVES SIGN USL CHAMPIONSHIP DEFENDER UCHENNA UZO. ChattanoogaRedWolves-SC.com. Archived from the original on 23 February 2022. Retrieved on 11 January 2020.