Udodi Onwuzurike
Ọdịdị
Udodi Onwuzurike
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Jenụwarị 2003 |
| Ebe ọmụmụ | Kaduna |
| Ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | sprinting |
| So na | 2025 Philadelphia Slam |
Udodi Chudi Onwuzurike (amụrụ n'abalị iri abụọ na iteghete n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 2003) bụ onye Naijiria na-agba ọsọ nke maara nke ọma na mita nari abuọ. Ọ bụ onye nwetara ihe nrite ọla edo na World Athletics nke ndị erubeghị afo iri abụọ Championships n;afọ 2021.[1][2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ BREAKING: Udodi Chudi Onwuzurike Wins Another Gold For Nigeria At World U-20 Athletics Championship (en-US) (2021-08-21). Retrieved on 2021-08-21.
- ↑ Onwuzurike Sets New Record in Men’s 200m. THISDAYLIVE (2021-08-21). Retrieved on 2021-08-21.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Stanford Cardinal Biology
- Udodi Onwuzurike at World Athletics