Ufuma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ufumaland (Ana Uvume) bụ otu n'ime obodo iri na isii kachasị mepee emepe na mpaghara ndọrọ ndọrọ ọchịchị a na-akpọ Orumba North Local Government Area nke Anambara Steeti, Naijiria. [citation needed] Geographical coordinates nke Ufuma bụ 6° 5' 0" North, 7° 11' 0" East. Ufuma nwere obodo atọ, Umuehi, Umunebonato, wdg. Obodo ọ bụla nwere obodo atọ. Na Ufuma, e nwere ụlọ akwụkwọ dị iche iche, nke dị ka Federal Polytechnic dị n'Oko, na Ufuma Study Centre dị n'Ozegu.