Ughelli Township Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ughelli Township Stadium
ama-egwuregwu
mba/obodoNaijiria Dezie
nhazi ọnọdụ5°28′52″N 6°1′22″E Dezie
Map

Ama egwuregwu nke Ughelli dị na Ughelli, Delta Steetị Nigeria . A na -eji ya ugbu a ọkachasị maka ịgba egwuregwu bọọlụ, Ọ bụkwa ụlọ egwuregwu nke nwa oge nke ndị Ocean Boys FC . Ama egwuregwu ahụ nwere ikike ibanye mmadụ puku ise. Ewuru ya na afọ 2002. Agbara egwuregwu bọọlụ maka asọmpi bọọlụ ụmụ nwanyị Afrịka nke afọ 2006. Agba kwara bọọlụ maka asọmpi WAFU U-20 nke afọ 2008 na ama egwuregwu a.

Ntụrụaka[dezie | dezie ebe o si]