Ugochi Emenayo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ugochi Emenayo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1997 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie

Ugochi Emenayo (amuru na ụbọchị nke iri abụọ na Disemba 1997) [1] bu onye ama ama na agbara ndị Nasarawa Amazons na otu ndi otu egwuregwu bọọlụ mba Naijiria boolu .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ugochi nọchitere anya Naịjirịa na ndị nọ n'okpuru 17, n'okpuru 21 na ndị otu mba ukwu. [2]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Ugochi tinyere ndị egwuregwu iri abụọ na anọ ndị ọzọ ka arọ pụtara site n'aka onye isi nchịkwa, Bala Nkiyu ka ọ nọchite anya otu Nigeria U-17 na 2014 FIFA U-17 World Cup na Costa Rica. [2]

Osoghi na ndị a họpụtara na otu Naịjirịa na asọmpi iko mba Afrịka nke afọ 2018 . [3]

N'April 2019, Ugochi tinyere Rofiat Sule, Osarenoma Igbinovia na ndị egwuregwu 23 ndị ọzọ bụ onye isi nchịkwa, Thomas Dennerby họpụtara maka ịnọchite anya Nigeria na West African Football Union Women's Cup na Abidjan. [4] [5]

Ọ so na ndị egwuregwu ahọpụtara ịnọchite anya Naịjirịa na asọmpi Olympic nke ụmụ nwanyị Afrịka nke afọ 2020. [6]

Ndensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ugochi Emenayo - Player Profile - Football. Eurosport.
  2. 2.0 2.1 Emmanuel (22 February 2014). Women U-21 World Cup: Coach Nkiyu names 25 for Nigeria - Premium Times Nigeria.
  3. Dennerby reveals Nigeria's AWCON squad (en). ESPN.com (7 November 2018).
  4. Nigeria coach Dennerby invites 26 players for WAFU Women's Cup | Goal.com. www.goal.com.
  5. Falcons coach lists 26 for Gambia. Punch Newspapers.
  6. Olympic Qualifier: Nnadozie, Uchendu & Okeke make Nigeria return for Cote d'Ivoire tie | Goal.com. www.goal.com.