Gaa na ọdịnaya

Ugochi Nwaigwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ugochi Nwaigwe
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria, Njikota Obodo Amerika Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereUgo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Mee 1993 Dezie
Ebe ọmụmụQueens Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichecenter Dezie
Ebe agụmakwụkwọTemple University, Wagner College Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuTemple Owls women's basketball, Ndị otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke Naịjirịa, Wagner Seahawks women's basketball Dezie
Ụdị egwuregwuBasketball Dezie
Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpiNCAA Division I women's basketball Dezie

Ugochi Nwaigwe (amụrụ na Mee 3, afọ 1993) bụ nwaafọ Naijiria amụrụ na Amerịka na-egwu bọọlụ basketball nke Yakin Doğu Üniversitesi na ndị otu Naịjirịa . [1]

Ọrụ Mba

[dezie | dezie ebe o si]

O sonyere na 2017 Women's Afrobasket . [2]

Ebe m si nwete

[dezie | dezie ebe o si]