Gaa na ọdịnaya

Uhlanga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

N'akụkọ ifo ndị Zulu, Uhlanga bụ ala mmiri nke e siri muo mmadụ, ọ bụkwa okwu ndi Zulu maka "reed" nke bụkwa otu okwu dika" omenala ọha na eze.[1][2]

Akụkọ ifo

[dezie | dezie ebe o si]

Akụkọ ifo banyere Uhlanga nwere njikọta dị na etiti ya na akụkọ ifo gbasara Unkulunkulu na Umvelinqangi, ma enwere akụkọ ọdịbendị ọdịnaala dị iche iche na-emegiderịta onwe ha banyere ha atọ.

Dị ka Jacob Olupona si kwuo, Umvelingangi lụrụ Uhlanga, ma eleghị anya n'ihi ọtụtụ ahịhịa Ulanga.[1] Umvelingangi jiri ahịhịa keputa ụmụ



ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị a na-akpndị , onye ọ bụla g nke ha.zobere agbụrụ.

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 Olupona, Jacob K. (2014). African Religions: A Very Short Introduction. Oxford: Oxford University Press. p. 10. ISBN 978-0-19-979058-6. OCLC 839396781.
  2. ↑ Leslie, David (1875). Among the Zulus and Amatongas: With Sketches of The Natives, Their Language and Customs; And The Country, Products, Climate, Wild Animals, &c. Being Principally Contributions To Magazines and Newspapers (2nd ed.). Edinburgh: Edmonston & Douglas. pp. 149.