Uju Marshall

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uju Marshall
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
aha ezinụlọ yaMarshall Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1990 Dezie
Ebe ọmụmụEnugwu Steti Dezie
Ọrụ ọ na-arụmodel Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie

  Uju Marshall Nwobodoh, onye akpọrọ aha ya dị ka Uju Marshall, bụ onye ejiji Naijiria na -eji onwe onye nke akpọrọ ya aha bụ onye ejiji nlereanya nke afo nke MTN na emume izu nke ihe ngosi ejiji nlereanya na nhazi ejiji nke legosu bụ Lagos Fashion and Design Week nke afọ 2014. [1] [2]

Ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ ya na steeti Enugu, nke mpaghara ọwụwa anyanwụ nke Naijiria. Ọ malitere ime ihe ngosi ejiji n'afọ 2009 mgbe ọ nọ n'Enugwu steeti bụ ebe Denrele Edun lebara ya anya tupu ọ kwaga Legọs steeti ka ọ rụọ ọrụ nke ọma n'ịkwalite ọrụ nlereanya. [3] Ọrụ ya ruo ugbu ewela akwụkwọ akụkọ mkpuchi ya na ịbụ ihu nke ụdị ejiji gụnyere Orange Culture, akwụkwọ akụkọ ejiji French L'Insense na Union Bank of Nigeria ; n'etiti ndị ọzọ. [4] [5] Na 2016, a họpụtara ya na ụdị Ejiji nlereanya n'afọ 2016 nke Nigeria Entertainment Awards . [6]

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ emume inye onyinye Ihe nrite Nsonaazụ Ref
2014 Izu Ejiji & Imepụta Lagos style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie [7]
2016 2016 Nigeria Entertainment Awards style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [6]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Model Behaviour: Uju Nwobodoh. The Style HQ (9 September 2014). Archived from the original on 18 August 2016. Retrieved on 29 June 2016.
  2. Courrèges. "A special diary from Lagos", Vogue Italia, 11 November 2015. Retrieved on 29 June 2016.
  3. Uduku. "GL Star Spotlight: Uju Marshall", The Guardian Life Magazine, 9 May 2016. Retrieved on 29 June 2016.
  4. Richard Akuson. "Models Uju Marshall, Myever Akinleye and Chinedu Johnson Star in Seventeen02 (1702)’s Quirky Leather Accessories Campaign", BellaNaija, 8 April 2016. Retrieved on 29 June 2016.
  5. Ayo-Adelusi. "Orange Culture: Top model, Uju Marshall fronts brand's womenswear campaign", Pulse Nigeria, 22 April 2016. Retrieved on 29 June 2016.
  6. 6.0 6.1 "Nominations are Here! Find out who Made the 2016 Nigerian Entertainment Awards Nominees List", BellaNaija, 16 June 2016. Retrieved on 29 June 2016.
  7. Anyansi (26 October 2015). Model Crush Monday – Uju Nwobodo. Style Vitae. Retrieved on 29 June 2016.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Uju Marshall naìgwè nzirite ozi lnstagram