Gaa na ọdịnaya

Ukwa East

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ukwa East
local government area of Nigeria
KọntinentEluàlà Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Dị na ngalaba nhazi mpagharaȮha Abia Dezie
EbeȮha Abia Dezie
Nhazi ọnọdụ4°53′14″N 7°21′26″E, 4°54′0″N 7°22′0″E Dezie
Òtù omebe iwulocal government Dezie
Nwere ngalaba nhazi mpagharaAkwete Dezie
Map
Nigeria Abia State Ukwa East LGA

O nwere mpaghara nari abuo na iri iteghite km abuo yana ọnụ ọgụgụ mmadụ 58,865 na ngụkọ abuo puku na isi. O nwere ngalaba ndọrọndọrọ ọchịchị iri nke ndị Independent National Electoral Commission ( INEC ) ghọtara, bụ otu na-eme ntụliaka mba maka Naijiria na ngalaba ndọrọndọrọ ọchịchị iri na anọ nke Abia State Independent Electoral Commission, bụ otu na-eme ntuliaka maka steeti Abia. Ukwa East nwere oke Azumini na steeti Akwa Ibom.

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 452. [1]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-09-26. Retrieved on 2009-10-20.