Ulo uka
Ọdịdị
ụlọ ụka
| Obere ụdị nke | religious building, temple, venue |
|---|---|
| Ihu nke | Christian architecture |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ihe omume dị ịrịba ama | church consecration |
| SRGB agba hex triplet | 654321 |
| Gosiputara ya | scale model of church |
| Ndị ji ya eme ihe | church congregation |
| EntitySchema for this class | Entity schema not supported yet (E436) |
| Agwa Unicode | ⛪ |
| Category for eponymous categories | Category:Wikipedia categories named after churches |
| Atiya maka ele ihe anya | Category:Views of churches |
Ulo uka bụ ebe Ndị Kraịst na-efe Chineke ha ofufe. Na mbụ, ha na-efe Chineke ha ofufe n'ebe ọ bụla masịrị ha, ruo mgbe ha malitere iwu Ụka. Aha ha ji a mata ulo uka wo gbasaa wo: ndi Islam na kpo ulo uka wo mosque, ndi Jew a kpo nke ha, synagogue. Dika ndena, ndi ekpere chi Jesus - ndi Christians - nwere aha ha ji a mata ulo uka wo.
Aha ha na kpo ya nwere ike bu church, ma temple, m'obu chapel, ma otu nde Catholic ma ndi Orthodox na kpo nke wo: cathedral.