Ulo uka
Ọdịdị
ụlọ ụka
obere ụdị nke | religious building, temple, venue |
---|---|
ihu nke | Christian sacral architecture |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
ihe omume dị ịrịba ama | church dedication |
gosiputara ya | scale model of church |
ndị ji ya eme ihe | church congregation |
EntitySchema for this class | Entity schema not supported yet (E436) |
agwa Unicode | ⛪ |
category for eponymous categories | Category:Wikipedia categories named after churches |
Atiya maka ele ihe anya | Category:Views of churches |
Ulo uka bụ ebe Ndị Kraịst na-efe Chineke ha ofufe. Na mbụ, ha na-efe Chineke ha ofufe n'ebe ọ bụla masịrị ha, ruo mgbe ha malitere iwu Ụka. Aha ha ji a mata ulo uka wo gbasaa wo: ndi Islam na kpo ulo uka wo mosque, ndi Jew a kpo nke ha, synagogue. Dika ndena, ndi ekpere chi Jesus - ndi Christians - nwere aha ha ji a mata ulo uka wo.
Aha ha na kpo ya nwere ike bu church, ma temple, m'obu chapel, ma otu nde Catholic ma ndi Orthodox na kpo nke wo: cathedral.