Ulunma Jerome
Ọdịdị
Ulunma Jerome
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Eprel 1988 |
| Ebe ọmụmụ | Mbieri |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Rivers Angels F.C., Piteå IF, Piteå IF, Rivers Angels F.C., Nigeria women's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| Nọmba egwuregwu | 21 |
| So na | 2008 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup |
Ulunma Jerome (amụrụ 11 Eprel n'afọ 1988, na Naịjirịa ) bụ onye agbachitere bọọlụ na - agbara Piteå nke Sweden Damallsvenskan bọọlụ . Jerome aputala ọtụtụ mgbe maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa . [1] Mbido ya bụ na Damallsvenskan na 13 Eprel n''afọ 2011 megide Linköping .