Umaru Shehu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Umaru Shehu CON, CFR (8 December 1930 – 2 October 2023) bụ Dọkịta Naijiria na onye nchịkwa agụmakwụkwọ Ọ nwere nnukwu ọkwa na mahadum dị iche iche, gụnyere Mahadum Nigeria, Nsukka, Mahadum Ahmadu Bello, na Mahadum Maiduguri.  Ọ bụ onye isi oche nke Board of Directors of Institute of Human Virology, Naịjiria

.[1] Amuru Umaru Shehu na Maiduguri na 8 December 1930, [1] na Obodo Bornu mgbe ahụ (nke bụ Borno strit) nke North-Eastern State na Northern Nigeria.


[2] Shehu gara ụlọ akwụkwọ elementrị na Maiduguri site n'afọ 1935 ruo 1940, nke sochiri ụlọ akwụkwọ etiti site na 1941 ruo 1943.

  1. "Popular Nigerian academic, Umaru Shehu, is dead", Premium Times, 2 October 2023. Retrieved on 4 October 2023.
  2. M.D.Aminu (7 September 2019). Professor Umaru Shehu (en-GB). Daily Trust. Retrieved on 30 June 2023.