Jump to content

Umudioka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Umudioka bụ obodo dị n'okpuru ọchịchị Dunukofia na steeti Anambra, Ndịda Ebe Ọwụwa Anyanwụ nke Naijiria.   [1] Ọ nwere obodo iri, ma kee oke ya na obodo ndị gbara agbata obi dịka: Ogidi, Ogbunike, Umunya, Umunnachi na Ifite Dunu.

Ndepụta Obodo nta: Ngalaba Olioba: Akpom, Umuezechua, Umuajana na Umuchigbo. Ngalaba Adagbe  : Uruagu, Umuezekwo, Uruowelle, Umueze, Ugwu na Okpuru.   Umudioka bụ otu n'ime obodo isii mebere agbụrụ Dunukofia oge ochie na Anambra steeti.

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]