Jump to content

Umunnachi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Umunnachi bụ obodo dị na Dunukofia, Anambra State, South-East Nigeria nke nwere obodo ise: Ozzuh, Mgbuke, Umueze, Nkwelle na Nagbana.  [1] Ọ na-eketa oke na obodo ndị gbara agbata obi dịka ndị a: Ogidi, Umudioka, Eziowelle na Ifitedunu .

Umunnachi bụ otu n'ime obodo isii mebere mpaghara Dunukofia oge ochie nke e si ekere ime obodo.

Igwe Felix Onochie bụ ndị Umunnachi họpụtara ka ọ bụrụ eze ọdịnala mbụ n'obodo ahụ nwere aha Nnachi 1. Echichi ya dị ka eze Umunnachi weere ọnọdụ n'Ana-Nnachi n'abalị iri abụọ na atọ n'ọnwa Disemba 1977. "E mere emume ncheta eze.  by the Kingmakers - Umuezeajana family, led by Ogbuefi Nwabueze Ezenwobi Emecheta' The first Ofala Festival were were on 24 December 1977.[1] Igwe Felix Onochie nwụrụ na November 5, 2016[2]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]