Unilez Takyi
Unilez Takyi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
Ụbọchị ọmụmụ ya | 2004 |
Ebe ọmụmụ | Mantua |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-egwu mmiri |
ụdị egwuregwu | igwu mmiri |
so na | swimming at the 2020 Summer Olympics – women's 50 metre freestyle |
Unilez Takyi (amụrụ n'abalị iri abụọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2004) bụ onye Ghana na-egwu mmiri.[1] O sonyere na asọmpi mita 50 nke ụmụ nwanyị na 2020 Summer Olympics.[2]
Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Unilez Takyi. Olympedia. Retrieved on 31 July 2021.
- ↑ Women's 50m Freestyle: Result summary. Tokyo 2020. Archived from the original on 30 July 2021. Retrieved on 31 July 2021.