United Nations Security Council Resolution 23
Ọdịdị
United Nations Security Council Resolution 23
| Isiokwu nlebanya | Greek Civil War |
|---|---|
| Na-esochi | United Nations Security Council Resolution 22 |
| Ndị sotere | United Nations Security Council Resolution 24 |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 18 Eprel 1947 |
| Ọrụ oke dị na URL | https://undocs.org/S/RES/23(1947) |
| Kwadoro site na. | United Nations Security Council |
| Voted on by | United Nations Security Council meeting |
| Usoro iwu | 23 |
| Law identifier | S/RES/23 |

Mkpebi Iri abụọ na àtó nke United Nations Security Council, nke a nakweere n'ọnwa Eprel ụbọchị iri na asatọ, afọ 1947, kpebiri na kọmitii nke United Nations Security Council Resolution 15 mepụtara ga-anọgide na mpaghara ahụ ma gbasaa.
Mkpebi ahụ gafere na votu itoolu na-enweghị onye; Poland na Soviet Union ekweghị.
Leekwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke United Nations Security Council Resolutions 1 to 100 (1946–1953)
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Works related to United Nations Security Council Resolution 23 at Wikisource