Gaa na ọdịnaya

University of Nigeria Teaching Hospital

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Template: Igbe Ozi Ụlọ Ọgwụ Ụlọ Ọgwụ Mmụta Mahadum Naịjirịa bụ ụlọ ọgwụ nkuzi gọọvamentị etiti nke Naịjirị dị na Ituku-Ozalla, Enugu Steeti, Naịjiria. Onye isi nchịkwa ahụike ugbu a bụ ọnye ọka nmuta bụ Obinna Onodugo.

Departments

[dezie | dezie ebe o si]


Ụlọ ọgwụ ahụ nwere ngalaba isi iri anọ na otu nwere ọdụ ụzọ atọ bụ.. [1] [2][3]

  • Ụlọ Ọgwụ nkuzi nke Mahadum Naịjirịa, Comprehensive Health Center, Obukpa
  • Ụlọ Ọgwụ nkuzi nke Mahadum Naịjirịa, Comprehensive Health Center, Abagana
  • Ụlọ Ọgwụ nkuzi nke Mahadum Naịjirịa, Comprehensive Health Center, Isuochi
  1. History - UNTH. University of Nigeria Teaching Hospital. Retrieved on 25 May 2022.
  2. UNTH gets new CMD, Dr Onodugo. The Punch Newspaper (23 May 2019). Retrieved on 25 May 2022.
  3. Excitement as UNTH nurses give medical tests on over 1500 eye, diabetes patients. Vanguard Newspapers (26 June 2019). Retrieved on 25 May 2022.