Usiququmadevu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Usiququmadevu ma ọ bụ Isiququradeju bụ ihe e kere eke sitere na akụkọ ifo Zulu. Ọ bụ anụ ọhịa nwere afụ ọnụ, bụrụ ibu nke na-eri ihe ọ bụla dị ndụ ọ hụrụ.

A na-ekwu na Usiququmadevu nwere di nke nwere áhà dika ya.

Akụkọ ifo[dezie | dezie ebe o si]

Dị ka akụkọ ifo si kwuo, otu ụbọchị ọ bịakwutere ụmụ nke otu onye isi. Ka ha na-enweghị onye nche na-eche ha, o riri ha ngwa ngwa. Onye isi ahụ chọpụtara ihe merenụ wee gaa ozugbo i chọta ya . N'atufughi oge, Ọ chọtara ya ma gbuo ya site na ịma ya mma n'ubu ; ụmụ ya si n"ọnụ ya pụta n-enweghị mmerụ ahụ.[1]

Ndemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Usiququmadevu. Sacred Texts Collection. Accessed June 5, 2012.