Usoro Satellite Ọnọdụ Ihu igwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

The Defense Weather Satellite System (DWSS) bụ usoro satellite ihu igwe nke Ngalaba Nchebe nke United States nke Northrop Grumman Corporation wuru màkà ịmalite n'afọ 2018.[1][2][3] Nonwa Jenụwarị afọ 2012, US Air Force kagburu mmemme ahụ.[4] E ji usoro ihu igwe na-esote Microwave (WSF-M) dochie ya.[5]

DWSS bụ ihe na-esote màkà ọrụ Defense Meteorological Satellite Program (DMSP). DWSS, tinyere ọrụ Joint Polar Satellite System (JPSS) ka na-aga n'ihu, ga-anọchi ọrụ National Polar-orbiting Operational Environmental Satellite Systems (NPOESS) nke a kagburu n'ọnwa Jenụwarị afọ 2010.[6]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]