Uwe Ojii

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

The Black Cloth (aha akwụkwọ French Le Pagne Noir: Contes Africains) bụ nchịkọta akụkọ ọdịnala Africa nke Bernard Binlin Dadié. E bipụtara ya n'afọ 1955, na French; e bipụtakwara nsụgharị ya na Bekee nke Karen C. Hatch bipụtara n'afọ 1987. E bipụtara akụkọ ndị ahụ n'oge ọtụtụ ndị edemede Afrịka (gụnyere Dadié na ndị na-ede akwụkwọ dị ka Birago Diop) na'ịmepụta ụzọ ọhụrụ maka nka ọdịnala Afrịka , na ịtọghata akwụkwọ a na ya n'akwụkwọ edere ede, ma gbanwee ederede iji gosipụta ọdịbendị nke okwu.