Uzoamaka Otuadinma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uzoamaka Otuadinma
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Disemba 1990 Dezie
Ọrụ ọ na-arụtaekwondo athlete Dezie
ụdị egwuregwutaekwondo Dezie

Uzoamaka Otuadinma (amụrụ 18 Disemba n'afọ 1990) bụ nwaafọ Naijiria na-eme taekwondo. [1] [2] Ọ na-asọ asọmpi na ihe omume 73kg ma merie nrite ọla edo na Taekwondo Afrịka Games na ọla nchara na mbipụta 2019 nke emere na Rabat .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Na asọmpi Taekwondo nke Commonwealth nke 2014 emere na Edinburgh, o nwetara akara nchara [3] .N'afọ sochirinụ, ọ sonyere na Egwuregwu Afrịka nke 2015 na Brazaville ma nweta ihe nrite ọla edo na mmemme Women's Middleweight - 73kg .  Na asọmpi Olimpik Games nke afọ 2016 emere n'Agadir, ọ ritere ọla nchara na mmemme ya n'arọ iri isii na asaa. Na asọmpi Korea Open na Chuncheon n'afọ 2019 Naijiria Open na Abuja, o ritere ọla ọcha. N'afọ 2019 Naijiria Open mere naAbuja, ọ ritere ihe nrite ọla edo. Na asọmpi Afrịka nke afọ 2019 emere na Rabat, ọ nọchitere anya Naịjirịa ma nweta ọla nchara [4][5].

Ebe m si nwete[dezie | dezie ebe o si]

  1. TaekwondoData. Retrieved on 2020-11-04.
  2. Taekwondo - Uzoamaka Otuadinma (Nigeria). Retrieved on 2020-11-04.
  3. Nov 16, epau84 | (2014-11-16). Edinburgh 2014 Commonwealth Championships: England finishes on top followed by Canada and Australia (en-US).
  4. Busari, Niyi (2019-08-25). Rabat 2019: Nigeria Medals Update (en-GB). Archived from the original on 2021-05-02. Retrieved on 2020-11-19.
  5. 2019 African Games: Nigeria wins more medals in Taekwondo (en-GB) (2019-08-22).

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Uzoamaka Otuadinma