Uzoma Asagwara

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uzoma Asagwara
Mmádu
ụdịekeregenderqueer Dezie
mba o sịKánada Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Septemba 1984 Dezie
Ebe ọmụmụWinnipeg Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọkpụkpọ basketball Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNew Democratic Party of Manitoba Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie
so na2007 FIBA Americas Championship for Women, 2007 Pan American Games Dezie
nnọchiaha nkeonweL371 Dezie

Uzoma Asagwara bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị nke Canada ahọpụtara na Mgbakọ omebe iwu nke Manitoba na nhọpụta inke oha Manitoba na 2019 . [1] Ha na-anọchite mpaghara ntuli aka nke Union Station dị ka onye otu Manitoba New Democratic Party .

Tupu ntuli aka ha, Asagwara rụrụ ọrụ dịka nọọsụ na-agwọ ọrịa uche nke ọ gbakwasara ụkwụ n'ihe banyere ahụike ọgụgụ isi nke ndị okenye na ndị ntorobịa. O nwere ọtụtụ akụkọ ihe mere eme dị ka Onye na-akwado obodo, onye nkuzi,onye nwere nka eji achụnta ego na onye na-akwado ahụike ọgụgụ isi ma na-eje ozi ugbu a dịka onye otu ndị isi ntuzi aka ụlọ ọgwụ na Ahụike ụmụ nwanyị. Asagwara so kwa na basketball nke ụmụ nwanyị mba Canada nodị ka onye ndụmọdụ maka ndị ntorobịa na-eme egwuregwu na obodo Winnipeg. [1]

N'afọ 2014, Asagwara guzobere otu gbanwere okike ahụ ha akpọrọ 'Queer People of Color' nke Winnipeg, [2] atụmatụ sitere na Winnipeg nke na -emepụta oghere dị nchebe maka nnọchite nke ndị queer na ndị transgender nwere akpụkpa ahụ dị iche.

Asagwara, tinyere Jamie Moses na Audrey Gordon bụ ndị isi oji mbụ akpọrọ Black Canadian MLA họpụtara na Manitoba. [1] Ha bụ ndị isi oji queer mbụ nwetara ọchịchị[3] na ndị MLA Manitoba mbụ meghariri okike ahụ ha. [4]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]