Valdimira da Silva Tavares
Ọdịdị
Valdimira da Silva Tavares
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | São Tomé and Príncipe |
| Aha enyere | Valdimira |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Valdimira da Silva Tavares bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị São Toméan.[1] Ọ bụ nwanyị mbụ bụ Minista nke Ọrụ Ugbo na Mmepe Ime Obodo ma jee ozi site n'afọ 2007 ruo afọ 2008.[1] Onye nọchiri ya, Ângela Viegas Santiago, bụkwa nwanyị.[1]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 3 Okurut, Karooro. "Uganda's Purse Is in Female Hands at Last." The New Vision Online. New Vision, 8 June 2009. Web. 28 Oct. 2010. <http://www.newvision.co.ug/PA/8/20/683995>.